Agbeli Kaklo bụ nri ndị Ghana nke e ji akpu mee ma ndị obodo ahụ rie ya, nri ahụ sitere n'akụkụ ndịda nke mpaghara Volta. Ọ na-esi ísì ụtọ ma na-eri ya na akị bekee siri ike. A na-akpọ nri ahụ dị ka nke a n'ihi na ọ sitere na akpu.
Developed by StudentB